1
ABÙ ỌMA 116:1-2
Bible Nso
Ahurum Jehova n'anya, n'ihi na Ọ nānu Olum, bú aririọ-amaram nile. N'ihi na Ọ tọwo nti-Ya n'ala n'ebe m'nọ, Ogologo ubọchi nile nke ndum ka m'ga-akpọku kwa Ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 116:1-2
2
ABÙ ỌMA 116:5
Onye-amara na onye ezi omume ka Jehova bu; E, Chineke-ayi nwere obi-ebere.
Nyochaa ABÙ ỌMA 116:5
3
ABÙ ỌMA 116:15
Ihe di oké ọnu-ahia n'anya Jehova Ka ọnwu nke diri ndi-ebere-Ya bu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 116:15
4
ABÙ ỌMA 116:8-9
N'ihi na I naputawo nkpuru-obim n'ọnwu, I naputawo kwa anyam abua n'anya-miri, I naputawo kwa ukwum abua na nnuda anēnudam. M'gējeghari n'iru Jehova N'ala nile nke ndi di ndu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 116:8-9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị