1
ABÙ ỌMA 19:14
Bible Nso
Ka okwu nile nke ọnum na ntughari nke obim buru ihe nātọ utọ n'iru Gi, Jehova, bú oké nkumem, na onye-nb͕aputam.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 19:14
2
ABÙ ỌMA 19:7
Iwu Jehova zuru okè, nēweghachi nkpuru-obi: Ihe-àmà Jehova kwesiri ntukwasi-obi, nēme ka onye nēnweghi uche mara ihe.
Nyochaa ABÙ ỌMA 19:7
3
ABÙ ỌMA 19:1
Elu-igwe nākọ nsọpuru Chineke; Ọ bu kwa ọlu aka-Ya ka mbara elu-igwe nēgosi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 19:1
4
ABÙ ỌMA 19:8
Ukpuru nile Jehova tọrọ ziri ezi, nēme ka obi ṅuria ọṅu: Ihe Jehova nyere n'iwu nēnwu enwu, nēnye anya ìhè.
Nyochaa ABÙ ỌMA 19:8
5
ABÙ ỌMA 19:9
Egwu Jehova di ọcha, nēguzo rue mb͕e ebighi-ebi: Ikpé nile nke Jehova bu ezi-okwu, ha nile ziri ezi n'otù.
Nyochaa ABÙ ỌMA 19:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị