1
ABÙ ỌMA 20:7
Bible Nso
Ufọdu nēhota ub͕o-ala, ndi ọzọ inyinya: Ma ayi onwe-ayi nēhota aha Jehova, bú Chineke-ayi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 20:7
2
ABÙ ỌMA 20:4
Ya nye gi dika obi-gi si acho, Mezu kwa ndum-ọdu-gi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 20:4
3
ABÙ ỌMA 20:1
Jehova za gi n'ubọchi nkpà, Aha Chineke nke Jekob me ka i nọ n'elu
Nyochaa ABÙ ỌMA 20:1
4
ABÙ ỌMA 20:5
Ayi gēti nkpu ọṅù na nzọputa-Gi, Ọ bu kwa n'aha Chineke-ayi ka ayi gākwuba ọkọlọtọ-ayi nelu: Jehova mezue aririọ-gi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 20:5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị