1
ABÙ ỌMA 22:1
Bible Nso
Chinekem, Chinekem, n'ìhi gini ka I rapurum? N'ìhi gini ka I nọ m n'ebe di nzọputam na okwu nile nke ọb͕ub͕ọ-ujam anya?
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 22:1
2
ABÙ ỌMA 22:5
Gi ka ha tikuru, eme-kwa-ra ka ha wepuga onwe-ha: Na Gi ka ha tukwasiri obi, ihere emeghi kwa ha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 22:5
3
ABÙ ỌMA 22:27-28
Nsọtu nile nke uwa gēcheta, laghachikute kwa Jehova: Ab͕uru nile nke mba nile gākpọ kwa isi ala n'iru Gi. N'ihi na ọ bu Jehova nwe ala-eze: Ọ nāchi kwa mba nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 22:27-28
4
ABÙ ỌMA 22:18
Ha nēkère onwe-ha uwem, N'elu ihe m'nēyi n'aru ka ha nēfe kwa nzà.
Nyochaa ABÙ ỌMA 22:18
5
ABÙ ỌMA 22:31
Ha gābia gosi otù ndi agàmuputa n'iru ezi omume-Ya, Na O mewo ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 22:31
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị