1
ABÙ ỌMA 23:4
Bible Nso
Ọzọ, asi na ejem ije na ndagwurugwu onyinyo ọnwu, M'gaghi-atu egwu ihe ọjọ ọ bula; n'ihi na Gi onwe-gi nọyerem: Ndele-Gi na nkpa-n'aka-Gi, ha onwe-ha nākasim obi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 23:4
2
ABÙ ỌMA 23:1
Jehova bu onye nāzùm dika aturu; ó dighi ihe kọrọm.
Nyochaa ABÙ ỌMA 23:1
3
ABÙ ỌMA 23:6
Nání idi-nma na ebere gāb͕asom ubọchi nile nke ndum: M'gēbi kwa n'ulo Jehova rue ogologo ubọchi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 23:6
4
ABÙ ỌMA 23:2-3
N'ebe-ita-nri nke ahihia ndu ka O nēme ka m'makpu: N'akuku miri nke izu-ike ka Ọ nedum nwayo. Ọ nēweghachi nkpuru-obim: Ọ nēdum n'uzọ nile nke ezi omume n'ihi aha-Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 23:2-3
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị