1
ABÙ ỌMA 24:1
Bible Nso
Jehova nwe uwa na ùjú-ya; Elu-uwa dum madu bi na ndi bi nime ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 24:1
2
ABÙ ỌMA 24:10
Ònye ka Ọ bu, bú Eze ebube a? Ọ bu Jehova nke usu nile nke ndi-agha, Ya onwe-ya bu Eze ebube a. Selah
Nyochaa ABÙ ỌMA 24:10
3
ABÙ ỌMA 24:3-4
Ònye gārigo n'ugwu Jehova? Ònye gēguzosi kwa ike n'ebe nsọ Ya? Onye nwere ọbu-aka abua nēmeghi ihe ọjọ, na obi di ọcha; Onye nēbulighi nkpuru-obi-ya nye ihe-efu, Ọ ṅughi kwa iyi aghughọ.
Nyochaa ABÙ ỌMA 24:3-4
4
ABÙ ỌMA 24:8
Ònye kwa bu Eze ebube a? Ọ bu Jehova, Nke bu dìnkpà na dike, Ọ bu Jehova, Nke bu dike n'agha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 24:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị