1
ABÙ ỌMA 3:3
Bible Nso
Ma Gi onwe-gi, Jehova, bu ọta buruburum, Na nsọpurum, na onye nēbuli isim elu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 3:3
2
ABÙ ỌMA 3:4-5
Ejim olum kpọkue Jehova, O we zam site n'ugwu nsọ Ya. Mu onwem dinara ala, raru ura; Etetaram; n'ihi na Jehova nākwagidem.
Nyochaa ABÙ ỌMA 3:4-5
3
ABÙ ỌMA 3:8
Jehova nwe nzọputa: Ka ngọzi-Gi dikwasi ndi-Gi. Selah
Nyochaa ABÙ ỌMA 3:8
4
ABÙ ỌMA 3:6
M'gaghi-atu egwu ìgwè ndi nkem anāpughi iguta aguta, Ndi doworo onwe-ha imegidem buruburu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 3:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị