1
ABÙ ỌMA 2:8
Bible Nso
Riọm, na agamenye gi mba nile ka ha buru ihe-nketa-gi, Na nsọtu uwa ka ha buru ihe-onwunwe-gi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 2:8
2
ABÙ ỌMA 2:12
Sutunu onye arọputaworo ọnu, ka ọ ghara iwe iwe, unu we la n'iyì n'uzo, N'ihi na iwe-ya gēre ọku na mb͕e ntà. Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ha bu, bú ndi nile nāb͕abà nime ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 2:12
3
ABÙ ỌMA 2:2-3
Ndi-eze nke uwa nēguzo onwe-ha, Ndi-isi nāb͕akọta kwa ìzù, Imegide Jehova, na imegide onye-Ya etere manu, si, Ka ayi tijie ab͕u nile ha, Tufue udọ̀ nile ha n'aru ayi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 2:2-3
4
ABÙ ỌMA 2:10-11
Ma ub͕u a, ndi-eze, nwenu uche: Ka adọ unu aka na nti, ndi-ikpe nke uwa. Werenu egwu fè Jehova òfùfè, Were-kwa-nu ọma-jijiji tegharia egwú ọṅù.
Nyochaa ABÙ ỌMA 2:10-11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị