1
ABÙ ỌMA 56:3
Bible Nso
N'ubọchi m'nātu egwu, Mu onwem, ọ bu Gi ka m'gātukwasi obi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 56:3
2
ABÙ ỌMA 56:4
Nime Chineke ka m'gēto okwu-Ya: Ọ bu Chineke ka m'tukwasiworo obi, m'gaghi-atu egwu; Gini ka anu-aru, bú madu, gēmem?
Nyochaa ABÙ ỌMA 56:4
3
ABÙ ỌMA 56:11
Ọ bu Chineke ka m'tukwasiworo obi, m'gaghi-atu egwu; Gini ka anu-aru, bú madu, gēmem?
Nyochaa ABÙ ỌMA 56:11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị