1
ABÙ ỌMA 57:1
Bible Nso
Merem amara, Chineke, merem amara; N'ihi na nime Gi ka nkpuru-obim b͕abàworo: Ọ bu kwa na ǹdò nke nkù-Gi abua ka m'gāb͕abà, Rue mb͕e ihe-ila-n'iyì ndia gāgabiga.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 57:1
2
ABÙ ỌMA 57:10
N'ihi na ebere-Gi di uku rue elu-igwe, Ezi-okwu-Gi di kwa uku rue mbara-ígwé.
Nyochaa ABÙ ỌMA 57:10
3
ABÙ ỌMA 57:2
M'gākpọku Chineke Onye kachasi ihe nile elu; M'gākpọku Chineke Onye nēmezurum ihe.
Nyochaa ABÙ ỌMA 57:2
4
ABÙ ỌMA 57:11
Me Onwe-gi ka I di elu n'elu elu-igwe nile, Chineke; Ka ebube-Gi di n'elu uwa nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 57:11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị