1
ABÙ ỌMA 70:4
Bible Nso
Ka obi tọ ndi nile nke nāchọ Gi utọ, ka ha ṅuri kwa ọṅu nime Gi; E, ka ndi nāhu nzọputa-Gi n'anya nāsi mb͕e nile, Ka Chineke di uku.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 70:4
2
ABÙ ỌMA 70:5
Ma mu onwem bu onye ewedara n'ala na ob͕eye; Chineke, biakutem ọsọsọ: Onye-iye-akam na Onye nēme ka m'b͕apu ka I bu; Jehova, anọla ọdù.
Nyochaa ABÙ ỌMA 70:5
3
ABÙ ỌMA 70:1
Chineke, bia ọsọsọ inaputam; Jehova, bia ọsọsọ iyerem aka.
Nyochaa ABÙ ỌMA 70:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị