1
ABÙ ỌMA 71:5
Bible Nso
N'ihi na Gi onwe-gi bu olile-anyam, Onye-nwe-ayi Jehova: Gi bu ntukwasi-obim site na nwata.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 71:5
2
ABÙ ỌMA 71:3
Ghọrọm oké nkume nke ebe-obibi, nke m'gābà nime ya mb͕e nile I nyewo iwu izọputam; N'ihi na nkumem di elu na ebem ewusiri ike ka I bu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 71:3
3
ABÙ ỌMA 71:14
Ma mu onwem, mb͕e nile ka m'ganēche Gi, We tukwasi otuto n'otuto-gi nile
Nyochaa ABÙ ỌMA 71:14
4
ABÙ ỌMA 71:1
Nime Gi, Jehova, ka m'b͕abàworo: Ekwela ka ihere mem rue mb͕e ebighi-ebi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 71:1
5
ABÙ ỌMA 71:8
Ọnum gējuputa n'otuto-Gi, Ogologo ubọchi nile ka ọ gējuputa kwa n'ima-nma-Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 71:8
6
ABÙ ỌMA 71:15
Ọnum gākọ akukọ bayere ezi omume-Gi, Ogologo ubọchi nile ka ọ gākọ akukọ bayere nzọputa-Gi; N'ihi na amaghm ọnu-ọgugu nile ha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 71:15
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị