1
ABÙ ỌMA 75:7
Bible Nso
Kama Chineke bu onye-ikpe: Ọ nēme otù onye ka ọ di ala, Ọ nēbuli kwa onye ọzọ elu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 75:7
2
ABÙ ỌMA 75:1
Ayi ekelewo Gi, Chineke; Ayi ekelewo ekele, aha-Gi di kwa nso: Ha akọwọ akukọ bayere oké ọlu-Gi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 75:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị