1
ABÙ ỌMA 76:11
Bible Nso
Kwenu nkwa, kwughachi kwa Jehova, bú Chineke-unu: Ka ndi nile ndi nọ Ya buruburu bukue onye ahu di egwu abu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 76:11
2
ABÙ ỌMA 76:12
Ọ nēb͕ochi mọ ndi-ndú: Ọ bu onye anātu egwu n'ebe ndi-eze uwa nọ.
Nyochaa ABÙ ỌMA 76:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị