1
ABÙ ỌMA 77:11-12
Bible Nso
M'gēhota omume nile nke Ja; N'ihi na m'gēcheta oké ọlu-Gi nile site na mb͕e ochie. M'gātughari kwa uche n'ọlu-Gi nile, Ọ bu kwa n'omume-Gi nile ka m'gātughari obi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 77:11-12
2
ABÙ ỌMA 77:14
Gi onwe-gi bu Chineke Nke nālu oké ọlu: I mewo ka amara ike-Gi n'etiti ndi nile di iche iche.
Nyochaa ABÙ ỌMA 77:14
3
ABÙ ỌMA 77:13
Chineke, n'idi-nsọ ka uzọ-Gi di: Ònye bu chi uku dika Chineke?
Nyochaa ABÙ ỌMA 77:13
4
ABÙ ỌMA 77:1-2
Olum ka m'nēji etiku Chineke, m'gēti kwa nkpu; Olum ka m'nēji etiku Chineke, Ọ gāṅakwam nti. N'ubọchi nkpab͕um Onye-nwe-ayi ka m'chọrọ: Akam setiri eseti n'abali, o sinwukwaghi; Nkpuru-obim juru ka akasie ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 77:1-2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị