Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Maika Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Maika buru amụma ya nʼoge Aịzaya na-ebukwa amụma ya. Ọ bụ nʼobodo nta Moreshet ka o bi, ma ndị o bu nʼuche kwuo okwu ya niile bụ ndị bi na Jerusalem na Sameria. O kwuru okwu megide mmehie dị iche iche dị nʼoge ahụ, dịka mmegbu, nganga, anya ukwu, aghụghọ, izu ohi na mpako. Ebe Jerusalem na Sameria bụ isi obodo e nwere nʼoge ahụ, Maịka kwuru na ọ bụ ha kwesiri ịbụ ihe ịmaatụ nye obodo nta ndị ọzọ otu e si ebi ndụ ezi omume.
Usoro e si dee ya:
Ikpe ọmụma Chineke 1
Chineke kpọrọ mmehie asị 2–3
Ngọzị nke oge dị nʼihu 4–5
Onye nzọpụta dịrị Izrel 6–7

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Maika Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye