Abụ Ọma 145:13
Abụ Ọma 145:13 BIU
Alaeze gị bụ alaeze na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ọchịchị gị na-adịgidekwa site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. ONYENWE ANYị na-emezu nkwa ya niile na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya.