Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 145:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 145:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Alaeze gị bụ alaeze na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ọchịchị gị na-adịgidekwa site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. ONYENWE ANYị na-emezu nkwa ya niile na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya.

ABÙ ỌMA 145:13 IGBOB (Bible Nso)

Ala-eze-Gi bu ala-eze rue mb͕e nile ebighi-ebi, Ọchichi-Gi di kwa n'ọb͕ọ nile.