上帝就賜福給他們,又對他們說:「要生養眾多,遍滿地面,治理這地,也要管理海裏的魚、空中的鳥,和地上各樣行動的活物。」
Gụọ 創世記 1
Geere nke a ntị 創世記 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: 創世記 1:28
3 Ụbọchị
Ma ị lụọla di maọbụ nwunye maọbụ na ị ka chọrọ ịlụ alụ, atụmatụ ịgụ akwụkwọ ụbọchị atọ a ga-enyere gị aka ịchọpụta ezigbo atụmatụ Chineke maka ofufe nrù ndụ niile nke di na nwunye. Mụta ka esi ele enyo ịhụnanya Jizọs nwere maka nwunye ya, bụ Nzukọ nsọ, site n'ịchọgharị isiokwu nke mmekọrịta, ịmụ nnwa, mkpọsa, ịdị ọcha na ihe ụtọ.
5 Ụbọchị
Nnyefe kpam kpam a na-arụtụ aka na mkpughe ikeke nke ntụzi aka enyere mmadụ na mbido okike. Ọdịda nke mmadụ butere nkewa n'ebe ikike a dị mana Kraịst bịara ka owechighaa ikeke nke ntụzi aka a.
Ụbọchị 7
Kedu ka o si malite? Ebee ka anyị si bịa? Gini mere nhụjuanya di n 'uwa? Enwere olileanya ọ bụla? Enwere ndụ mgbe a nwụsịrị? Chọta azịza gị ka ị na-agụ akụkọ ihe mere eme nke ụwa a.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!