Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Alụmdi na Nwunye dịka Chineke si Zube

Alụmdi na Nwunye dịka Chineke si Zube

3 Ụbọchị Gasị

Ma ị lụọla di maọbụ nwunye maọbụ na ị ka chọrọ ịlụ alụ, atụmatụ ịgụ akwụkwọ ụbọchị atọ a ga-enyere gị aka ịchọpụta ezigbo atụmatụ Chineke maka ofufe nrù ndụ niile nke di na nwunye. Mụta ka esi ele enyo ịhụnanya Jizọs nwere maka nwunye ya, bụ Nzukọ nsọ, site n'ịchọgharị isiokwu nke mmekọrịta, ịmụ nnwa, mkpọsa, ịdị ọcha na ihe ụtọ.

Ọ ga-amasị anyị ikele Kip' Chelashaw maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://christchurchke.org/

Banyere Onye Mbipụta

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara