Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

CHINEKE BỤ EBE MGBABA ANYỊ

CHINEKE BỤ EBE MGBABA ANYỊ

5 Ụbọchị Gasị

Nke a bụ echiche Akwụkwọ Nsọ banyere Abụ Ọma 91:1-5. Chineke bụ ebe mgbaba na ebe nchebe nye ndị tụkwasịrị ya obi. Ọ na-ekwe nkwa nchebe pụọ na mmerụ ahụ, ihe ize ndụ, na egwu, na ime si obi anyị ike n'ebe nnapụta na nchekwa maka nye ndị bi n'ihu Ya.

Ọ ga-amasị anyị ikele Annie Fortunate maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://www.facebook.com/profile.php?id=100079911486748&mibextid=LQQJ4dv

Banyere Onye Mbipụta

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara