II. NDI KỌRINT 2:14
II. NDI KỌRINT 2:14 IGBOB
Ma ekele diri Chineke, Onye nēdughari ayi n'ọṅù-agha nime Kraist mb͕e nile, nēsite kwa n'aka-ayi egosi isìsì nke ọmuma-Ya n'ebe nile.