Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI KỌRINT 2:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

II. NDI KỌRINT 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ekele dịrị Chineke, onye na-edugharị anyị na-enye anyị mmeri, nʼihi njikọ e jikọtara anyị na Kraịst, onye na-eji anyị arụ ọrụ, ime ka onye ọbụla nụrụ isisi ụtọ nke oziọma ya.

II. NDI KỌRINT 2:14 IGBOB (Bible Nso)

Ma ekele diri Chineke, Onye nēdughari ayi n'ọṅù-agha nime Kraist mb͕e nile, nēsite kwa n'aka-ayi egosi isìsì nke ọmuma-Ya n'ebe nile.