Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI KỌLỌSI 3:23-24

NDI KỌLỌSI 3:23-24 IGBOB

ihe ọ bula unu nēme, nālunu ọlu site na nkpuru-obi-unu, dika unu nāluru Onye-nwe-ayi ọlu, ọ bughi kwa madu; ebe unu matara na ọ bu n'aka Onye-nwe-ayi ka unu gānata ihe-nnyeghachi-unu, bú ihe-nketa ahu: unu bu orù nke Onye-nwe-ayi Kraist.