II. IHE EMERE 14:11
II. IHE EMERE 14:11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ahụ, Asa kpọkuru ONYENWE ANYị Chineke ya, si, “ONYENWE ANYị ọ dịghị onye dịka gị nʼinyere onye na-adịghị ike aka nʼihu onye dị ike nke ukwuu. Nyere anyị aka, O ONYENWE ANYị Chineke anyị, nʼihi na anyị dabere na gị. Ọ bụkwa nʼaha gị ka anyị na-apụ ibuso igwe a agha. O ONYENWE ANYị i bụ Chineke anyị. Ekwela ka ọ bụrụ na mmadụ efu meriri gị.”
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 14II. IHE EMERE 14:11 Bible Nso (IGBOB)
Esa we kpọkue Jehova, bú Chineke-ya, si, Jehova, Ọ dighi onye tiyere Gi iye aka, n'etiti onye bara uba na onye ike nādigh: yere ayi aka, Jehova, bú Chineke-ayi; n'ihi na ọ bu na Gi ka ayi dabere, ọ bu kwa n'aha-Gi ka ayi biaworo imegide ìgwè a. Jehova, Chineke-ayi ka I bu; ekwela ka ihe akpọrọ madu b͕ochigide Gi.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 14