Aga m akụ nʼọzara,
osisi sida, na osisi akashia, na osisi mietul, na osisi oliv.
M ga-eji osisi junipa,
na osisi saipres na osisi fịa, kụkọta ha ọnụ nʼala ahụ tọgbọrọ nʼefu,
ka ndị mmadụ hụ, matakwa,
tuleekwa uche ma ghọta,
na ọ bụ aka ONYENWE ANYị mere nke a,
na ọ bụ Onye nsọ nke Izrel kere ya.