1
Ilu 4:23
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nke ka nke, lezie echiche uche gị niile anya, nʼihi na ha na-emetụta ndụ gị niile.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ilu 4:23
2
Ilu 4:26
Leruo ije ụkwụ gị anya, doziekwa ụzọ gị niile ka ọ guzozie.
Nyochaa Ilu 4:26
3
Ilu 4:24
Ka ụgha ọbụla ghara isi gị nʼọnụ pụta; kpọọ ịgha ụgha niile na okwu rụrụ arụ niile asị.
Nyochaa Ilu 4:24
4
Ilu 4:7
Mmalite amamihe bụ nke a, nweta amamihe, ihe ọbụla o ga-efu gị, nweta nghọta.
Nyochaa Ilu 4:7
5
Ilu 4:18-19
Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka anyanwụ na-awa nʼisi ụtụtụ, nke na-enwuwakwa dịka ìhè nʼetiti ehihie ụbọchị. Ma ụzọ onye na-emebi iwu dị ka itiri nke ọchịchịrị, ha anaghị ama ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ.
Nyochaa Ilu 4:18-19
6
Ilu 4:6
Ahapụla amamihe, ọ ga-echebe gị, hụ ya nʼanya, nʼihi na ọ ga-eduzi gị.
Nyochaa Ilu 4:6
7
Ilu 4:13
Mee ihe niile m gwara gị, echefukwala ha, nʼihi na ọ ga-eduba gị na ndụ zuruoke.
Nyochaa Ilu 4:13
8
Ilu 4:14
Emela dịka ndị na-emebi iwu. Esokwala ụzọ ha.
Nyochaa Ilu 4:14
9
Ilu 4:1
Ụmụ m ndị ikom, geenụ ntị na ndụmọdụ nke nna unu, lezienụ anya ka unu nwee nghọta.
Nyochaa Ilu 4:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị