1
Ilu 5:21
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na ONYENWE ANYị na-ele gị anya, ihe niile ị na-eme ka ọ na-ahụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ilu 5:21
2
Ilu 5:15
Ṅụọ naanị mmiri nke si nʼite mmiri gị; mmiri dị mma nke si nʼolulu mmiri gị.
Nyochaa Ilu 5:15
3
Ilu 5:22
Onye na-emebi iwu na-esite na mmehie ya laa onwe ya nʼiyi; mmehie ndị a bụ ụdọ nke na-ejide ya.
Nyochaa Ilu 5:22
4
Ilu 5:3-4
Nʼihi na egbugbere ọnụ nwanyị na-akwa iko na-atọ ka mmanụ aṅụ, okwu ọnụ ya na-akwọ mụrụmụrụ karịa mmanụ. Ma nʼikpeazụ, ọ na-elu ilu dịka oluilu dịkwa nkọ ka mma agha ihu abụọ.
Nyochaa Ilu 5:3-4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị