1
Abụ Ọma 131:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
Ma ana m edere duu, mkpụrụobi m nọkwa jụụ; dịka nwantakịrị a napụrụ ara, ya na nne ya nọ, e, dịka nwantakịrị a napụrụ ara, otu a ka mkpụrụobi m nọ nʼime m.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 131:2
2
Abụ Ọma 131:1
O ONYENWE ANYị, nganga adịghị nʼobi m, ndụ mpako abụkwaghị ọchịchọ m; adịghị m etinye onwe m nʼokwu karịrị m maọbụ nʼihe ndị dị ukwuu karịa m.
Nyochaa Abụ Ọma 131:1