1
ABÙ ỌMA 125:1
Bible Nso
IGBOB
Ndi nātukwasi Jehova obi Dika ugwu Zaion, nke anādighi-ewezuga ya n'ọnọdu-ya, kama rue mb͕e ebighi-ebi ka ọ nādigide.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 125:1
2
ABÙ ỌMA 125:2
Jerusalem, ugwu-ya nile di ya buruburu: Otú a ka Jehova di ndi-Ya buruburu. Site n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 125:2