1
Abụ Ọma 149:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ ONYENWE ANYị ụtọ. Ọ na-eji nzọpụta kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 149:4
2
Abụ Ọma 149:6
Ka otuto Chineke dịrị nʼọnụ ha, ka mma agha ihu abụọ dịrịkwa nʼaka ha
Nyochaa Abụ Ọma 149:6
3
Abụ Ọma 149:1
Toonu ONYENWE ANYị! Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ ọhụrụ. Bụọnụ abụ ito ya nʼetiti ndị nsọ ya.
Nyochaa Abụ Ọma 149:1