1
ABÙ ỌMA 136:1
Bible Nso
IGBOB
Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 136:1
2
ABÙ ỌMA 136:26
Kelenu Chineke nke elu-igwe: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Nyochaa ABÙ ỌMA 136:26
3
ABÙ ỌMA 136:2
Kelenu Chineke kachasi chi nile: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Nyochaa ABÙ ỌMA 136:2
4
ABÙ ỌMA 136:3
Kelenu Onye-nwenu kachasi ndi-nwenu nile: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Nyochaa ABÙ ỌMA 136:3